Ihunanya (The Love Song)

The Cavemen.

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n′ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia oWe will keep jamming

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n'ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya
Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya

Mgbe m noo na-anyi nwere obi uto
Tutu udo anyi n′ele a bia o
Mgbe ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya