Azana

The Cavemen. , PC Lapez

Ndị mmadụ ga ekwú okwu
Ndị mmadụ ga ekwú okwu màkà gi
Ndị mmadụ ga agba asiliHa ga ekwú okwu màkà gi
Ndị mmadụ ga ekwú okwu màkà gi eh

Maná azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa

PC Lapez me dy here
Kam gwa gị ife ị ga-eme na ndị mmadụ choba gị okwu
Kam gwa gị ife ị ga-eme mgbe okwu n′uka bịa dilu gị
Achoba gị okwu, azana fa
Aruwa gị ụka, azana fa
Cha cha oh, my brother, azana fa
Achoba gị okwu, azana fa
Faruwa gị ụka, azana fa
My brother, azana fa oh
Okwu nụ kà anyị na eli bie n'afọ
Hà chọrọ gị bịa, ị gba na-aga oh
Anyị ga-eme ụwa le?
Kedụ ife n′ge emetụ ndị ụwa oma
You dy on your own, them go find you come oh
Drink Panadol for our headache

Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Azana azana azana za za za na
Sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa

Ayyyyiii